Ezeike Nibo Day 2018: illustrious Umuezeike awards

*Ibe Anyi..*

*Ekenemuooo, udo dili unu.*

Ezeike Day 2018 held on 26th December, 2018 at Nibo Civic Centre premises has come and gone. It can best be described as a superlative event. The super event was sponsored by GMB Microfinance Bank, Nibo, a leading Microfinance bank in Nigeria .

Nigeria Breweries Plc provided all the drinks used for the event. They also presented a life cow to HRM Ezeike IV Nibo.

The celebration also marked 33 years on the Throne of HRM Eze Ugonwanne (Dr) Sir M.C. Ngene, JP as Ezeike IV of Nibo.

It was a very colorful event and attracted many cultural dance groups and masquerades. Guests were thoroughly entertained by these groups!

The five Umuezeike whose candidacies for chieftaincy titles were ratified by Nibo General Meeting of 24th December, 2018 were accordingly conferred with their corresponding titles.

The Five Recipients are!

1. Chief Onny Nwanna – Oba-aku Nibo

ALSO READ  Revealed: World’s youngest billionaire, Kylie Jenner

2. Chief Prof  Egbune Obidike – Ozondu Nibo

3. Chief Sir Charlie Chiedu – Akadiana Nibo

4. Chief Dan Okafor – Ibo Nibo

5. Chief Orji Nnama – Okosisi Nibo

The event was witnessed by many Traditional Rulers across Anambra State, Chiefs, politicians, prominent among them was Sen. Chief Victor Umeh, Udemba Nibo, the Senator representing Anambra Central Senatorial Zone.

The event ended with heavy entertainment enjoyed by all who attended the program.

Nigeria Breweries Plc (NBL) who sponsored all the drinks also had a Stand where their various brands were offered on promotional prices, climaxing with Raffle Draws which saw many Umuezeike winning beautiful prices!!

It was indeed a great +++

Thanks.

*ASUSU IGBO*

Mmemme Ubochi Ezeike bu nke emere n’ubochi 26/12/2018 abugolu nke zochee ma gbachaa. Yabu mmemme bu nke aya ashi na o dara oke uda. Oke mmemme a bu nke ndi kwadoro ya n’uju bu ndi Unoaku GMB, Nibo, ndi unoaku so na okachaibe n’agba nke obele unoaku n’ana anyi bu Naijiria.

ALSO READ  Osisioma Foundation Ukpo in free medicare outing

Ndi uno-olu “Nigeria Breweries Plc” bu ha butere mmanya niine anwulu na mmemme afu. Ha jikwe nnukwute efi di ndu were kporo HRM Ezeike IV Nibo nku.

Mmemme a bukwa iji were nchetekwa na omego aro iri ato na ato HRM Eze Ugonwanne (Dr) Sir M.C. Ngene, JP no n’oche Eze dika Ezeike nke ino na Nibo.

O bu mmemme nke dara uda ma bulukwa nke dotara otutu egwu odinana na muonwu di iche iche. Ndi mekwere ndi mmadu biara yabu mmemme obi uto nke ukwuu!

Umuezeike mmadu ise bu ndi agbara ofo na Izu Nibo nke emere na 24/12/2018 ka echie ha echichi bukwa ndi nke echiri yabu echichi dika eshi were nabata afa echichi ha n’ofu na ofu.

Mmadu ise ndi natara echichi a bu!

1. Onye-echichi Onny Nwanna – Oba-aku Nibo

ALSO READ  How Fake Nipple Bras Spark Online Debate (Photos)

2. Onye-echichi Prof. Egbune Obidike – Ozondu Nibo

3. Onye-echichi Sir Charlie Chiedu – Akadiana Nibo

4. Onye-echichi Dan Okafor – Ibo Nibo

5. Onye-echichi Orji Nnama – Okosisi Nibo.

Mmemme a bu nke Ndi Eze Odinana di iche iche na Anambara Siteti, ndi Echichi, ndi ndorondoro ochichi obodo biachara, nke onye kacha were puta ife bu Sen. Victor Umeh, Udemba Nibo, Sineto n’anochite anya ndi Etiti Anambara n’uno nzuko Sinete.

Eji nnukwute oriri na oñuñu bu nke eji were nnete orammadu biaranu wete yabu mmemme n’ishi njedebe.

Ndi Uno-olu “Nigeria Breweries (NBL)” bu ndi nke butere mmanya niine anwulu na yabu mmemme, nwekwere onodu ebe ha n’enye mmanya ha n’onodu awofu, nke ha n’enye akwukwo eji erite ifve onyinye, ma bulu nke otutu Umuezeike ritere ifve onyinye di iche iche!!

N’eziokwu eziokwu, o bu oke mmemme +++

Deeme nu..

*NIBO AMAKA!*

*A bu m,*

*Igwe Ike Nibo*

*Onu N’Ekwulu Obodo Nibo.*